Rock of Ages in Igbo Language: ABU 34
1 min readAug 24, 2021
Hymnal In Igbo Language
1. Nkume mgbe ebigh-ebi,
- Kwe ka m’soro nime Gi;
- Ka miri na obara;Nke si n’akuku-I puta,
- Buru ih’isacha njom,
- Nzoputam n’ike nke-ya.
2. Obugh olu nke akam
- Gemezu iwu nke-Gi;
- M’jisiwod’ike mgbe dum, Nakwa
- kw’akwa mgbe nile, H’apughi iwepu
- nmehiem:Nani Gi gazoputam.
3. Agbam aka biakute I,
- Amakurum obe-Gi;
- Agbam oto nim’obim;
- Nyem uwe,yerem aka;
- Abiam n’is’iyi n’inyi;
- Onye-nzoputam,sacham.
Read More | You might be interested in:
👉 Nigerian National Pledge in Igbo Language
👉 Rock of Ages in Igbo Language: ABU 34
👉 Compilation of Nigerian National Anthem In Igbo with Lyrics
Mr. Emmanuel Emenike (a professor in igbo language) decided to translate the Nigerian National pledge to Igbo language to make it available to indigbo.
For all your igbo needs, send him a message: 07035199394